Odulesi, bụ onye Ijebu dị n'agbụrụ Yoroba, mana ọ na-asụ asụsụ Igbo na Hausa nke ọma, tinyekwara asụsụ French, Jaman, na Pijin English. Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwer ...